Luk 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na a mụụrụ unu Onye Nzọpụta taa,+ onye bụ́ Kraịst Onyenwe anyị,+ n’obodo Devid.+ Luk 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+
34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+