Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Luk 18:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha kọọrọ ya, sị: “Jizọs onye Nazaret na-agafe!”+ Jọn 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Paịlet dekwara utu aha wee kụgide ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ. Ihe e dere na ya bụ: “Jizọs onye Nazaret, Eze ndị Juu.”+ Ọrụ Ndịozi 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ndị ikom Izrel, nụrụnụ okwu ndị a: Jizọs Onye Nazaret,+ nwoke nke Chineke gosiri unu n’ihu ọha site n’ọrụ ndị dị ike+ na ihe ebube na ihe ịrịba ama ndị Chineke mere site n’aka ya n’etiti unu,+ dị nnọọ ka unu onwe unu maara,
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+
19 Paịlet dekwara utu aha wee kụgide ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ. Ihe e dere na ya bụ: “Jizọs onye Nazaret, Eze ndị Juu.”+
22 “Ndị ikom Izrel, nụrụnụ okwu ndị a: Jizọs Onye Nazaret,+ nwoke nke Chineke gosiri unu n’ihu ọha site n’ọrụ ndị dị ike+ na ihe ebube na ihe ịrịba ama ndị Chineke mere site n’aka ya n’etiti unu,+ dị nnọọ ka unu onwe unu maara,