Matiu 27:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha debekwara n’elu isi ya ebubo e boro ya, nke e dere ede, sị: “Onye a bụ Jizọs, Eze ndị Juu.”+ Mak 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E dekwara ebubo e boro ya+ n’elu osisi ahụ, ya bụ, “Eze ndị Juu.”+ Luk 23:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 E nwekwara ihe e dere n’elu isi ya, sị: “Onye a bụ eze ndị Juu.”+