35 Mmụọ ozi ahụ zara ya, sị: “Mmụọ nsọ+ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye Kasị Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi nke ahụ, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+
41 Ndị mmụọ ọjọọ na-esikwa n’ime ọtụtụ mmadụ na-apụta,+ na-eti mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara+ Chineke.” Ma, ọ na-abara ha mba, ọ naghịkwa ekwe ka ha kwuo okwu,+ n’ihi na ha maara+ na ọ bụ ya bụ Kraịst.+