Ọrụ Ndịozi 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mmụọ ọjọọ ahụ zara ha, sị: “Amaara m Jizọs,+ amakwaara m Pọl;+ ma olee ndị unu bụ?”