Matiu 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+ Mak 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị: “Gịnị jikọrọ anyị na gị, Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ+ nke Chineke.”+ Luk 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+
29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+
24 sị: “Gịnị jikọrọ anyị na gị, Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ+ nke Chineke.”+
34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+