Matiu 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+ Luk 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o tisiri mkpu ike ma daa n’ala n’ihu ya, o jikwa oké olu kwuo, sị: “Jizọs, Ọkpara nke Chineke Onye Kasị Elu, gịnị jikọrọ mụ na gị?+ Ana m arịọ gị, emekpala m ahụ́.”+
29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+
28 Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o tisiri mkpu ike ma daa n’ala n’ihu ya, o jikwa oké olu kwuo, sị: “Jizọs, Ọkpara nke Chineke Onye Kasị Elu, gịnị jikọrọ mụ na gị?+ Ana m arịọ gị, emekpala m ahụ́.”+