Matiu 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+ Mak 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 mgbe o tiri mkpu n’oké olu,+ ọ sịrị: “Jizọs, Ọkpara nke Chineke Onye Kasị Elu,+ gịnị jikọrọ mụ na gị? Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị emekpa m ahụ́.”+ Luk 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+
29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+
7 mgbe o tiri mkpu n’oké olu,+ ọ sịrị: “Jizọs, Ọkpara nke Chineke Onye Kasị Elu,+ gịnị jikọrọ mụ na gị? Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị emekpa m ahụ́.”+
34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+