1 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị Ịlaịja: “Gịnị jikọrọ mụ na gị,+ onye nke ezi Chineke? Ị bịakwutewo m ichetara+ m njehie m nakwa igbu nwa m.” Jems 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ̀ kwa i kwere na e nwere otu Chineke?+ Ị na-eme nke ọma. Ma ndị mmụọ ọjọọ kwekwara wee kụja.+
18 O wee sị Ịlaịja: “Gịnị jikọrọ mụ na gị,+ onye nke ezi Chineke? Ị bịakwutewo m ichetara+ m njehie m nakwa igbu nwa m.”