Matiu 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+ Luk 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+ Ndị Hibru 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+ Ndị Hibru 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ihe dị egwu ịdaba n’aka Chineke dị ndụ.+
29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+
34 “Ewoo! Gịnị jikọrọ anyị na gị,+ Jizọs onye Nazaret?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Amaara m+ kpọmkwem onye ị bụ, Onye Nsọ nke Chineke.”+
27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+