Matiu 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka ihe atụ, olee nke ka mfe, ọ̀ bụ ịsị, A gbagharawo gị mmehie gị, ka ọ̀ bụ ịsị, Bilie gawa ije?+ Mak 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee nke ka mfe, ọ̀ bụ ịsị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, ‘A gbagharawo gị mmehie gị,’ ka ọ̀ bụ ịsị, ‘Bilie bulite ihe ndina gị gawa ije’?+
5 Dị ka ihe atụ, olee nke ka mfe, ọ̀ bụ ịsị, A gbagharawo gị mmehie gị, ka ọ̀ bụ ịsị, Bilie gawa ije?+
9 Olee nke ka mfe, ọ̀ bụ ịsị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, ‘A gbagharawo gị mmehie gị,’ ka ọ̀ bụ ịsị, ‘Bilie bulite ihe ndina gị gawa ije’?+