Matiu 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ihe a, egwu jidere ha, ha wee nye Chineke otuto,+ bụ́ onye nyere ụmụ mmadụ ikike dị otú ahụ.+
8 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ihe a, egwu jidere ha, ha wee nye Chineke otuto,+ bụ́ onye nyere ụmụ mmadụ ikike dị otú ahụ.+