Mak 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee bilie, buru ihe ndina ya ozugbo ma si n’ihu ha niile pụọ,+ ha niile wee nwee oké ọṅụ, ha tokwara Chineke, sị: “Anyị ahụtụbeghị ụdị ya.”+ Luk 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee ju ha niile anya.+ Ha malitekwara inye Chineke otuto. Egwu wee jide ha, ha wee na-asị: “Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa!”+ Ọrụ Ndịozi 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, mgbe ha yikwuru ha egwu ọzọ, ha hapụrụ ha, ebe ha na-ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji nye ha ntaramahụhụ nakwa n’ihi ndị mmadụ,+ n’ihi na ha niile nọ na-enye Chineke otuto n’ihi ihe merenụ;
12 O wee bilie, buru ihe ndina ya ozugbo ma si n’ihu ha niile pụọ,+ ha niile wee nwee oké ọṅụ, ha tokwara Chineke, sị: “Anyị ahụtụbeghị ụdị ya.”+
26 O wee ju ha niile anya.+ Ha malitekwara inye Chineke otuto. Egwu wee jide ha, ha wee na-asị: “Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa!”+
21 Ya mere, mgbe ha yikwuru ha egwu ọzọ, ha hapụrụ ha, ebe ha na-ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji nye ha ntaramahụhụ nakwa n’ihi ndị mmadụ,+ n’ihi na ha niile nọ na-enye Chineke otuto n’ihi ihe merenụ;