Ọrụ Ndịozi 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi ya, mgbe ha majakwuru ha, ha hapụrụ ha, n’ihi na ha ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji taa ha ahụhụ, ha na-atụkwa ụjọ ihe ndị mmadụ ga-eme ha,+ maka na ha niile nọ na-eto Chineke maka ihe merenụ.
21 N’ihi ya, mgbe ha majakwuru ha, ha hapụrụ ha, n’ihi na ha ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji taa ha ahụhụ, ha na-atụkwa ụjọ ihe ndị mmadụ ga-eme ha,+ maka na ha niile nọ na-eto Chineke maka ihe merenụ.