Ọrụ Ndịozi 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, mgbe ha yikwuru ha egwu ọzọ, ha hapụrụ ha, ebe ha na-ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji nye ha ntaramahụhụ nakwa n’ihi ndị mmadụ,+ n’ihi na ha niile nọ na-enye Chineke otuto n’ihi ihe merenụ;
21 Ya mere, mgbe ha yikwuru ha egwu ọzọ, ha hapụrụ ha, ebe ha na-ahụghị ihe ọ bụla mere ha ga-eji nye ha ntaramahụhụ nakwa n’ihi ndị mmadụ,+ n’ihi na ha niile nọ na-enye Chineke otuto n’ihi ihe merenụ;