Luk 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-atụkwa egwu ndị mmadụ.+ N’ihi ya, ha nọ na-achọ otú kacha mma ha ga-esi gbuo Jizọs.+ Ọrụ Ndịozi 5:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onyeisi ndị nche ụlọ nsọ ahụ na ndị ọrụ ya gara kpọta ha, ma ha amanyeghị ha amanye, n’ihi na ha na-atụ egwu na ndị mmadụ ga-atụ ha nkume.+
2 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-atụkwa egwu ndị mmadụ.+ N’ihi ya, ha nọ na-achọ otú kacha mma ha ga-esi gbuo Jizọs.+
26 Onyeisi ndị nche ụlọ nsọ ahụ na ndị ọrụ ya gara kpọta ha, ma ha amanyeghị ha amanye, n’ihi na ha na-atụ egwu na ndị mmadụ ga-atụ ha nkume.+