Ọrụ Ndịozi 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ahụ, onyeisi ndị nche ụlọ nsọ ahụ na ndị ọrụ ya pụrụ wee kpọta ha, ma ha emeghị ya n’ike, ebe ha na-atụ egwu+ ka ndị mmadụ ghara ịtụ ha nkume. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:26 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2020, p. 31
26 Mgbe ahụ, onyeisi ndị nche ụlọ nsọ ahụ na ndị ọrụ ya pụrụ wee kpọta ha, ma ha emeghị ya n’ike, ebe ha na-atụ egwu+ ka ndị mmadụ ghara ịtụ ha nkume.