Matiu 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, ọ bụ ezie na ọ chọrọ igbu ya, ọ tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha weere ya dị ka onye amụma.+ Luk 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà na-achọ ka ha jide ya n’oge awa ahụ, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu; n’ihi na ha ghọtara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+
5 Otú ọ dị, ọ bụ ezie na ọ chọrọ igbu ya, ọ tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha weere ya dị ka onye amụma.+
19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà na-achọ ka ha jide ya n’oge awa ahụ, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu; n’ihi na ha ghọtara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+