Matiu 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ihe a, egwu jidere ha, ha wee nye Chineke otuto,+ bụ́ onye nyere ụmụ mmadụ ikike dị otú ahụ.+ Luk 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee ju ha niile anya.+ Ha malitekwara inye Chineke otuto. Egwu wee jide ha, ha wee na-asị: “Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa!”+
8 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ihe a, egwu jidere ha, ha wee nye Chineke otuto,+ bụ́ onye nyere ụmụ mmadụ ikike dị otú ahụ.+
26 O wee ju ha niile anya.+ Ha malitekwara inye Chineke otuto. Egwu wee jide ha, ha wee na-asị: “Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa!”+