1 Ndị Eze 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na nwa nwoke nke nwaanyị ahụ, bụ́ nwaanyị nwe ụlọ ahụ, dara ọrịa, ọrịa ya wee sie ike nke na ume afọdụghị n’ime ya.+ Luk 8:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 n’ihi na o nwere otu nwa nwaanyị ọ mụrụ naanị ya, onye dị ihe dị ka afọ iri na abụọ, ọ nọkwa n’ọnụ ọnwụ.+ Ka ọ nọ na-eje, ìgwè mmadụ ahụ na-adagide ya.+
17 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na nwa nwoke nke nwaanyị ahụ, bụ́ nwaanyị nwe ụlọ ahụ, dara ọrịa, ọrịa ya wee sie ike nke na ume afọdụghị n’ime ya.+
42 n’ihi na o nwere otu nwa nwaanyị ọ mụrụ naanị ya, onye dị ihe dị ka afọ iri na abụọ, ọ nọkwa n’ọnụ ọnwụ.+ Ka ọ nọ na-eje, ìgwè mmadụ ahụ na-adagide ya.+