Matiu 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ọ na-akọrọ ha ihe ndị a, lee! otu onye na-achị achị+ nke bịakwutere ya malitere ịkpọrọ ya isiala,+ sị: “Ada m ga-anwụworị ugbu a;+ ma bịa bikwasị ya aka, ọ ga-adịkwa ndụ.”+ Mak 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma rịọsie ya arịrịọ ike ọtụtụ ugboro, sị: “Obere nwa m nwaanyị nọ n’ọnọdụ dị oké njọ. Biko, bịa bikwasị ya aka+ ka o wee gbakee ma dị ndụ.”+
18 Mgbe ọ na-akọrọ ha ihe ndị a, lee! otu onye na-achị achị+ nke bịakwutere ya malitere ịkpọrọ ya isiala,+ sị: “Ada m ga-anwụworị ugbu a;+ ma bịa bikwasị ya aka, ọ ga-adịkwa ndụ.”+
23 ma rịọsie ya arịrịọ ike ọtụtụ ugboro, sị: “Obere nwa m nwaanyị nọ n’ọnọdụ dị oké njọ. Biko, bịa bikwasị ya aka+ ka o wee gbakee ma dị ndụ.”+