Esta 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka ha kpọtara ya Vashtaị bụ́ nwunye eze mgbe o keworo ákwà isi dị ka nwunye eze, ka o gosi ndị dị iche iche na ndị isi ịma mma ya; n’ihi na ọ mara mma.+ Matiu 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gịnịzi ka unu gara ịhụ? Ọ̀ bụ onye yi uwe dị yọrịị? N’ezie, ndị yi uwe dị yọrịị nọ n’ụlọ ndị eze.+
11 ka ha kpọtara ya Vashtaị bụ́ nwunye eze mgbe o keworo ákwà isi dị ka nwunye eze, ka o gosi ndị dị iche iche na ndị isi ịma mma ya; n’ihi na ọ mara mma.+