1 Ndị Eze 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na ihe oriri na-adị na tebụl+ ya na otú ndị na-ejere ya ozi si anọdụ ala na otú ndị na-ejere ya ozi n’oge nri si eje ozi na ejiji ha na ihe ọṅụṅụ+ ya na àjà nsure ọkụ ọ na-achụ mgbe niile n’ụlọ Jehova, o riri ya ọnụ.+ Luk 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Gịnịzi ka unu gara ịhụ? Ọ̀ bụ onye yi uwe elu dị yọrịị?+ N’ezie, ndị yi uwe mara mma ma na-ebi ndụ okomoko nọ n’ụlọ ndị eze.+
5 na ihe oriri na-adị na tebụl+ ya na otú ndị na-ejere ya ozi si anọdụ ala na otú ndị na-ejere ya ozi n’oge nri si eje ozi na ejiji ha na ihe ọṅụṅụ+ ya na àjà nsure ọkụ ọ na-achụ mgbe niile n’ụlọ Jehova, o riri ya ọnụ.+
25 Gịnịzi ka unu gara ịhụ? Ọ̀ bụ onye yi uwe elu dị yọrịị?+ N’ezie, ndị yi uwe mara mma ma na-ebi ndụ okomoko nọ n’ụlọ ndị eze.+