Matiu 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Jizọs nọ na Betani,+ n’ụlọ Saịmọn onye ekpenta,+ Luk 11:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Mgbe o kwuru ihe a, otu onye Farisii rịọrọ ya ka o soro ya rie nri ehihie.+ O wee banye ma nọdụ ala na-eri ihe na tebụl.
37 Mgbe o kwuru ihe a, otu onye Farisii rịọrọ ya ka o soro ya rie nri ehihie.+ O wee banye ma nọdụ ala na-eri ihe na tebụl.