Luk 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma otu onye n’ime ndị Farisii nọ na-arịọ ya ka o soro ya rie nri. N’ihi ya, ọ banyere n’ụlọ+ onye Farisii ahụ wee nọdụ na-eri ihe na tebụl. Luk 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’otu oge, mgbe ọ banyere n’ụlọ otu n’ime ndị na-achị achị bụ́ onye Farisii n’ụbọchị izu ike ịga rie nri,+ ha nọ na-ele ya anya.+
36 Ma otu onye n’ime ndị Farisii nọ na-arịọ ya ka o soro ya rie nri. N’ihi ya, ọ banyere n’ụlọ+ onye Farisii ahụ wee nọdụ na-eri ihe na tebụl.
14 N’otu oge, mgbe ọ banyere n’ụlọ otu n’ime ndị na-achị achị bụ́ onye Farisii n’ụbọchị izu ike ịga rie nri,+ ha nọ na-ele ya anya.+