1 Ndị Kọrịnt 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụnna niile na-ekele unu. Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ kelee ibe unu.+ 1 Pita 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jirinụ nsusu ọnụ nke ịhụnanya kelee ibe unu.+ Ka udo dịrị unu niile ndị ha na Kraịst dị n’otu.+