Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Luk 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ka ọ nọ na-ekwu ihe ndị a, otu nwaanyị n’ime ìgwè mmadụ ahụ ji oké olu sị ya: “Obi ụtọ na-adịrị afọ+ buru gị na ara ị ṅụrụ!”
4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+
27 Ma ka ọ nọ na-ekwu ihe ndị a, otu nwaanyị n’ime ìgwè mmadụ ahụ ji oké olu sị ya: “Obi ụtọ na-adịrị afọ+ buru gị na ara ị ṅụrụ!”