Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Abụ Ọma 91:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-azọ nwa ọdụm na agwọ ubí ụkwụ;+Ị ga-azọkwasị nwa ọdụm tojuru etoju na nnukwu agwọ ụkwụ.+
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+