Jenesis 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka Dan bụrụ agwọ nọ n’akụkụ ụzọ, agwọ nwere mpi nke nọ n’akụkụ ụzọ, nke na-ata ịnyịnya arụ n’ikiri ụkwụ, onye na-agba ya ewee dalaa azụ.+ Luk 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee! Enyewo m unu ikike ịzọkwasị agwọ+ na akpị+ ụkwụ na ikike imeri ike niile nke onye iro,+ ọ dịghịkwa ihe ga-emerụ unu ahụ́ ma ọlị.
17 Ka Dan bụrụ agwọ nọ n’akụkụ ụzọ, agwọ nwere mpi nke nọ n’akụkụ ụzọ, nke na-ata ịnyịnya arụ n’ikiri ụkwụ, onye na-agba ya ewee dalaa azụ.+
19 Lee! Enyewo m unu ikike ịzọkwasị agwọ+ na akpị+ ụkwụ na ikike imeri ike niile nke onye iro,+ ọ dịghịkwa ihe ga-emerụ unu ahụ́ ma ọlị.