Diuterọnọmi 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O kwukwara banyere Dan, sị:+“Dan bụ nwa ọdụm.+Ọ ga-esi na Beshan mapụta.”+ Ndị Ikpe 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee gbadaa Ashkelọn+ gbuo ndị ikom iri atọ n’etiti ha, chịrị uwe o yipụrụ ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Iwe dị ọkụ nọ na-ewe ya, o wee laa n’ụlọ nna ya. Ndị Ikpe 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee hụ ọkpụkpụ agba oké ịnyịnya ibu nke na-akpọbeghị nkụ, wee matịa aka were ya kụgbuo otu puku ndị ikom.+
19 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee gbadaa Ashkelọn+ gbuo ndị ikom iri atọ n’etiti ha, chịrị uwe o yipụrụ ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Iwe dị ọkụ nọ na-ewe ya, o wee laa n’ụlọ nna ya.
15 O wee hụ ọkpụkpụ agba oké ịnyịnya ibu nke na-akpọbeghị nkụ, wee matịa aka were ya kụgbuo otu puku ndị ikom.+