Ndị Ikpe 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+ Ndị Ikpe 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E mesịa, nwaanyị ahụ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Samsịn;+ nwa okoro ahụ wee na-eto, Jehova wee na-agọzi ya.+ Ndị Ikpe 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sụọ ha akwụ, tụkọba ụkwụ na apata ụkwụ ha ọnụ, wee gbadaa biri n’ọgba nnukwu nkume Itam.+ Ndị Ikpe 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee kpee Izrel ikpe n’oge ndị Filistia ruo afọ iri abụọ.+ Ndị Ikpe 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Samsịn wee sị: “Ka mkpụrụ obi m soro ndị Filistia nwụọ.”+ O wee jiri ike hulata, ụlọ ahụ wee dagide ndị isi ahụ, dagidekwa ndị niile nọ n’ime ya,+ nke mere na ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ karịrị ndị o gburu mgbe ọ dị ndụ.+
2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+
24 E mesịa, nwaanyị ahụ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Samsịn;+ nwa okoro ahụ wee na-eto, Jehova wee na-agọzi ya.+
30 Samsịn wee sị: “Ka mkpụrụ obi m soro ndị Filistia nwụọ.”+ O wee jiri ike hulata, ụlọ ahụ wee dagide ndị isi ahụ, dagidekwa ndị niile nọ n’ime ya,+ nke mere na ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ karịrị ndị o gburu mgbe ọ dị ndụ.+