Jenesis 49:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Dan ga-ekpe ndị ya ikpe dị ka otu n’ime ebo Izrel.+ Diuterọnọmi 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O kwukwara banyere Dan, sị:+“Dan bụ nwa ọdụm.+Ọ ga-esi na Beshan mapụta.”+ Joshụa 19:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ bụ ebo ụmụ Dan+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ ka nza nke asaa daara.+