Ndị Ikpe 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+ Ndị Ikpe 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E mesịa, nwaanyị ahụ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Samsịn;+ nwa okoro ahụ wee na-eto, Jehova wee na-agọzi ya.+ Ndị Ikpe 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee kpee Izrel ikpe n’oge ndị Filistia ruo afọ iri abụọ.+
2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+
24 E mesịa, nwaanyị ahụ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Samsịn;+ nwa okoro ahụ wee na-eto, Jehova wee na-agọzi ya.+