Ndị Ikpe 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee gbadaa Ashkelọn+ gbuo ndị ikom iri atọ n’etiti ha, chịrị uwe o yipụrụ ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Iwe dị ọkụ nọ na-ewe ya, o wee laa n’ụlọ nna ya. Ndị Ikpe 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sụọ ha akwụ, tụkọba ụkwụ na apata ụkwụ ha ọnụ, wee gbadaa biri n’ọgba nnukwu nkume Itam.+ Ndị Ikpe 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee hụ ọkpụkpụ agba oké ịnyịnya ibu nke na-akpọbeghị nkụ, wee matịa aka were ya kụgbuo otu puku ndị ikom.+
19 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee gbadaa Ashkelọn+ gbuo ndị ikom iri atọ n’etiti ha, chịrị uwe o yipụrụ ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Iwe dị ọkụ nọ na-ewe ya, o wee laa n’ụlọ nna ya.
15 O wee hụ ọkpụkpụ agba oké ịnyịnya ibu nke na-akpọbeghị nkụ, wee matịa aka were ya kụgbuo otu puku ndị ikom.+