1 Ndị Kọrịnt 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+ 1 Ndị Kọrịnt 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị na-ekwupụta amamihe n’etiti ndị tozuru okè,+ ma ọ bụghị amamihe+ nke usoro ihe a, ma ọ̀ bụ nke ndị na-achị usoro ihe a,+ bụ́ ndị na-agaghị adịkwa.+
19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+
6 Anyị na-ekwupụta amamihe n’etiti ndị tozuru okè,+ ma ọ bụghị amamihe+ nke usoro ihe a, ma ọ̀ bụ nke ndị na-achị usoro ihe a,+ bụ́ ndị na-agaghị adịkwa.+