Matiu 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ebe Jizọs maara ihe ha na-ekwu,+ ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-enye nwaanyị a nsogbu? N’ihi na o meere m ihe ọma.+ Mak 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma Jizọs sịrị: “Hapụnụ ya. Gịnị mere unu ji na-enye ya nsogbu? O meere m ihe ọma.+
10 Ebe Jizọs maara ihe ha na-ekwu,+ ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-enye nwaanyị a nsogbu? N’ihi na o meere m ihe ọma.+