Jọn 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.” Ọrụ Ndịozi 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+
36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.”
27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+