Luk 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-enwekwa ọṅụ na oké obi ụtọ, ọtụtụ ndị ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi ọmụmụ ya; Ndị Rom 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Soronụ ndị na-aṅụrị ọṅụ ṅụrịa ọṅụ;+ soronụ ndị na-akwa ákwá kwaa ákwá.