Luk 1:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ndị agbata obi na ndị ikwu ya nụkwara na Jehova emeworo ya ebere ya dị ukwuu,+ ha wee soro ya na-aṅụrị ọṅụ.+
58 Ndị agbata obi na ndị ikwu ya nụkwara na Jehova emeworo ya ebere ya dị ukwuu,+ ha wee soro ya na-aṅụrị ọṅụ.+