Abụ Ọma 113:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka nwaanyị aga biri n’ụlọ,+Dị ka nne nwere obi ụtọ, nke mụrụ ọtụtụ ụmụ.+Toonụ Jaa!+ Abụ Ọma 116:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-eme amara, bụrụkwa onye ezi omume;+Chineke anyị bụkwa Onye na-eme ebere.+