1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+ Abụ Ọma 68:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke na-eme ka ndị nọ naanị ha biri n’ụlọ;+Ọ na-atọhapụ ndị mkpọrọ, meekwa ka ha baa ọgaranya.+Ma ndị isi ike ga-ebi n’ala kpọrọ nkụ.+
5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+
6 Chineke na-eme ka ndị nọ naanị ha biri n’ụlọ;+Ọ na-atọhapụ ndị mkpọrọ, meekwa ka ha baa ọgaranya.+Ma ndị isi ike ga-ebi n’ala kpọrọ nkụ.+