1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+ Abụ Ọma 113:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka nwaanyị aga biri n’ụlọ,+Dị ka nne nwere obi ụtọ, nke mụrụ ọtụtụ ụmụ.+Toonụ Jaa!+
5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+