Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+ Abụ Ọma 117:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 117 Toonụ Jehova, unu mba niile;+Jaanụ ya mma, unu ebo niile.+
112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+