Nehemaya 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Laanụ, rienụ ihe mara abụba, ṅụọkwanụ ihe na-atọ ụtọ, zigakwaranụ+ onye ọ na-enweghị ihe a kwadebeere ya ihe; n’ihi na taa dị nsọ n’ebe Onyenwe anyị nọ, unu enwekwala mwute, n’ihi na ọṅụ Jehova bụ ebe unu e wusiri ike.” Job 31:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụ na m na-egbochibu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha inweta ihe na-atọ ha ụtọ,+Ọ bụrụkwa na m na-eme ka anya nwaanyị di ya nwụrụ gharakwa ịhụ ụzọ,+ Ilu 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Asịla mmadụ ibe gị: “Lawa, bịaghachi, m ga-enyekwa gị ya echi,” mgbe ọ dị ihe i nwere.+
10 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Laanụ, rienụ ihe mara abụba, ṅụọkwanụ ihe na-atọ ụtọ, zigakwaranụ+ onye ọ na-enweghị ihe a kwadebeere ya ihe; n’ihi na taa dị nsọ n’ebe Onyenwe anyị nọ, unu enwekwala mwute, n’ihi na ọṅụ Jehova bụ ebe unu e wusiri ike.”
16 Ọ bụrụ na m na-egbochibu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha inweta ihe na-atọ ha ụtọ,+Ọ bụrụkwa na m na-eme ka anya nwaanyị di ya nwụrụ gharakwa ịhụ ụzọ,+ Ilu 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Asịla mmadụ ibe gị: “Lawa, bịaghachi, m ga-enyekwa gị ya echi,” mgbe ọ dị ihe i nwere.+