Matiu 27:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mgbe ha kpọgidere ya n’osisi,+ ha kere uwe elu ya+ site n’ife nza,+ Mak 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee kpọgide ya n’osisi. Ha kekwara uwe elu+ ya site n’ife nza ka ha wee mara onye ga-ewere nke ọ ga-ewere.+ Luk 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+
24 Ha wee kpọgide ya n’osisi. Ha kekwara uwe elu+ ya site n’ife nza ka ha wee mara onye ga-ewere nke ọ ga-ewere.+
34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+