Matiu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ụbọchị izu ike ahụ gasịrị, mgbe chi ka na-abọ abọ n’ụbọchị mbụ n’izu, Meri Magdalin na Meri nke ọzọ bịara ile ili ahụ.+ Mak 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, mgbe ụbọchị izu ike+ gafere, Meri Magdalin,+ na Meri nne Jems, na Salomi zụrụ ihe na-esi ísì ụtọ ka ha gaa tee ya.+ Luk 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, n’ụbọchị mbụ n’izu, ha ji ihe na-esi ísì ụtọ ha kwadebere gaa n’ili ahụ n’isi isi ụtụtụ.+
28 Mgbe ụbọchị izu ike ahụ gasịrị, mgbe chi ka na-abọ abọ n’ụbọchị mbụ n’izu, Meri Magdalin na Meri nke ọzọ bịara ile ili ahụ.+
16 Ya mere, mgbe ụbọchị izu ike+ gafere, Meri Magdalin,+ na Meri nne Jems, na Salomi zụrụ ihe na-esi ísì ụtọ ka ha gaa tee ya.+
24 Otú ọ dị, n’ụbọchị mbụ n’izu, ha ji ihe na-esi ísì ụtọ ha kwadebere gaa n’ili ahụ n’isi isi ụtụtụ.+