Mak 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo o si na mmiri na-ebili, Jọn hụrụ ka eluigwe na-ekewa, hụkwa ka mmụọ nsọ na-ebekwasị ya dị ka nduru;+ Ọrụ Ndịozi 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma ka ha nọ na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ha bịarutere n’otu mmiri, ọnaozi ahụ wee sị: “Lee! Mmiri; gịnị na-egbochi ime m baptizim?”+
10 Ozugbo o si na mmiri na-ebili, Jọn hụrụ ka eluigwe na-ekewa, hụkwa ka mmụọ nsọ na-ebekwasị ya dị ka nduru;+
36 Ma ka ha nọ na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ha bịarutere n’otu mmiri, ọnaozi ahụ wee sị: “Lee! Mmiri; gịnị na-egbochi ime m baptizim?”+