42Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+
16 Mgbe e mesịrị Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo; ma, lee! eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata dị ka nduru+ wee bekwasị ya.+