Ezikiel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo n’afọ nke iri atọ, n’ọnwa nke anọ, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, mgbe m nọ n’akụkụ osimiri Kiba+ n’etiti ndị a dọọrọ n’agha,+ na eluigwe meghere,+ m wee hụ ọhụụ Chineke.+ Mak 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo o si na mmiri na-ebili, Jọn hụrụ ka eluigwe na-ekewa, hụkwa ka mmụọ nsọ na-ebekwasị ya dị ka nduru;+ Luk 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma mgbe a nọ na-eme ndị ahụ niile baptizim, e mekwara Jizọs+ baptizim, ka ọ nọ na-ekpe ekpere, e meghere eluigwe,+ Ọrụ Ndịozi 7:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 O wee, sị: “Lee! Ana m ahụ eluigwe ka e meghere+ ya nakwa Nwa nke mmadụ+ ka o guzo n’aka nri Chineke.”+
1 O wee ruo n’afọ nke iri atọ, n’ọnwa nke anọ, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, mgbe m nọ n’akụkụ osimiri Kiba+ n’etiti ndị a dọọrọ n’agha,+ na eluigwe meghere,+ m wee hụ ọhụụ Chineke.+
10 Ozugbo o si na mmiri na-ebili, Jọn hụrụ ka eluigwe na-ekewa, hụkwa ka mmụọ nsọ na-ebekwasị ya dị ka nduru;+
21 Ma mgbe a nọ na-eme ndị ahụ niile baptizim, e mekwara Jizọs+ baptizim, ka ọ nọ na-ekpe ekpere, e meghere eluigwe,+
56 O wee, sị: “Lee! Ana m ahụ eluigwe ka e meghere+ ya nakwa Nwa nke mmadụ+ ka o guzo n’aka nri Chineke.”+