Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu. Daniel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze eze Belshaza,+ mụ onwe m, Daniel, hụrụ ọhụụ mgbe m hụchara nke ahụ m hụrụ ná mmalite.+
15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.
8 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze eze Belshaza,+ mụ onwe m, Daniel, hụrụ ọhụụ mgbe m hụchara nke ahụ m hụrụ ná mmalite.+